Watching the match at a hotel bar in Aba.

"Nna nata ya ball ahu. Owu ya zu ra gi boot?"

Priceless.
"Kante nwa mama! Obere nsi na emebi ike".
"Kuom bet. Hazard agagi ahu periodu ya na match a."
"Owuru na Aba, linesman ahu enwegi ike igbu that offside. Owu ochogi ila?"
"Kante na agba ka onye na anu anwuru before ebido ball."
"Ramos taa gbafuo. Anyi ji ogwu gi".
I guy stood up for too long blocking the screen. I shouted at him to sit down. His crew threatened to deal with me. Tension for a few minutes with choice local expletives. Anu mpam and the likes. I've respected myself. Anaghi abara Aba mba.
"Ooooh. Onye akpara ya puo n'uzo ka akpa onyeozo."
"Anyi na agba n'ukwu n'ukwu. Hewu. Ndi ball"
"Chelsea unu mee'm anuri na ejim nwa. K'am hapu ina esighari onwu n'abalia"
"Rudiger ina ezuzu ezuzu kama anyi na emeri so anyi ga elepu gi anya"
"Mendy daa na ala daa na ala. Elegi onye ichoro ituru ball? Gbuo oge Chukwu akpogi gi oku"
"Nna Coach wepu okokoa na match a okoturulam ticket"
"Hapu ni ya now. Onara gi enyi nwanyi?"
"Taa Hazard gbafuo. Onwegi onye iwu".
"Heeeeeei. Oriela goal a. Iti"
"Nna chuwa ni ball. Ibu ibi?"
"Elekweni ihe oji wepu Wener? Onye ji Ramos n'oru okemgbe. Coacha ezuzukwala ezuzu o"
"Nna game agwubo kwehu o. Game k'awu ajebo. Unu muru anya"
"Game a wu 2 not. Kuom bet."
"Nna maa ni ball isi. Ogini?"
"Nna anyi eriela otutu goal here o."
"Heei gini? Nye efe."
"Ego anyi ji zuo gi alaghi n'iyi."
I've been hearing Seniorman. Chelsea has a Seniorman?
"Chuwa Coutois. Oga eme feem. Anyi ma onye owu."
"Pullisic iwu akpa amu."
"Gbafuo ball. Gbaba ya ohia."
"Zizou anyi likeiri gi kama ibiara the wrong place."
"Chelsea wu kpokiri ikpo. Daachi."
"Nna ejim obi uto azo nwam nabalia."
"Ref nyeni ya Red Card. Eleghi ihe izuzuga?"
"NEPA takes lightl. Collective wail.
"Ref gbuchi zie match. Obagi uru."
"Nna anyi na aga Istanbul. Oluwa di involved. "
Ugwu Ngwu signing out. Hope you enjoyed it?
You can follow @hartng.
Tip: mention @twtextapp on a Twitter thread with the keyword “unroll” to get a link to it.

Latest Threads Unrolled: